Manuela M. Veloso

Manuela M. Veloso
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika, Portugal Dezie
Aha enyereManuela Dezie
aha ezinụlọ yaVeloso Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya12 Ọgọọst 1957 Dezie
Ebe ọmụmụLisbon Dezie
Dị/nwunyeJosé M. F. Moura Dezie
Ọrụ ọ na-arụọkà mmụta sayensị kọmputa, artificial intelligence researcher, university teacher Dezie
onye were ọrụCarnegie Mellon University, JPMorgan Chase Dezie
ebe agụmakwụkwọCarnegie Mellon University Dezie
onye ndụmọdụ doctoralJaime Carbonell Dezie
Onye òtù nkeAssociation for the Advancement of Artificial Intelligence Dezie
Ihe nriteACM Fellow, AAAI Fellow, Mulheres na Ciência Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Mathematics Dezie

 

Manuela Maria Veloso (amuru August 12, 1957) bu onye isi nke JP Morgan AI Research [1] & Herbert A. Simon University Prọfesọ Emeritus [2] na School of Computer Science na Carnegie Mellon University, ebe o bubu onye isi nke ulo akwukwo. Ngalaba mmụta igwe. Ọ jere ozi dị ka onye isi oche nke Association for the Advancement of Artificial Intelligence (AAAI) ruo 2014, yana onye nchoputa na onye isi oche gara aga nke RoboCup Federation. Ọ bụ onye Otu AAAI, Institute of Electric and Electronics Engineers (IEEE), American Association for the Advancement of Science (AAAS), na Association for Computing Machinery.(ACM). Ọ bụ ọkachamara n'ihe gbasara ọgụgụ isi na robotics nke mba ụwa. [3]

  1. J.P. Morgan Artificial Intelligence. Retrieved on 7 September 2019.
  2. Manuela Veloso Ranked Among Most Influential Women in Engineering. Retrieved on 3 October 2023.
  3. Russell (2015). "Robotics: Ethics of artificial intelligence". Nature 521 (7553): 415–418. DOI:10.1038/521415a. ISSN 0028-0836. PMID 26017428. 

© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search